Ogbugbu ụmụnwaanyị na-arị elu na Saụt Afrịka

Aha onyonyo, Ogbugbu ụmụnwaanyị na-arị elu na Saụt Afrịka
Ogbugbu ụmụnwaanyị na-arị elu na Saụt Afrịka
Ogbugbu ụmụnwaanyị na-arị elu na Saụt Afrịka
Mgbe e biputara ya

Ụjọ abaala ndị Saụt Afrịka n’ahụ dịka ogbugbu ụmụnwaanyị na-arị elu.

A chọtala o pekata mpe ozu ụmụnwaanyị asaa n’Ọwụwa Anyanwụ Johannesburg n’ime ọnwa abụọ gara aga.

A gwala ụmụnwaanyị ka ha zere naanị ha isoro na-agagharị maọbụ na-agba ọsọ, ọkachasị n’ebe mmadụ na-ejighị ike nọrọ.

Kirie ya n'uju n'ihe onyonyo: