BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Simon Ekpa: Ụlọikpe ebelatala oge e nyere ya ịnọ n'ụlọmkpọrọ
Ụlọikpe egbubiela afọ ole Simon Ekpa ga-anọ na mkpọrọ maka mpụ iyi ọha egwu.
NCC Approved Handsets: Lee ụdịrị ekwentị ise na-agaghịzi arụ ọrụ na Nigeria
Ụlọọrụ nziritaozi n'ekwentị na Nigeria bụ Nigeria Communications Commission (NCC) ewepụtala akara ị ga-eji chọpụta ma ekwentị gị ọ ga-arụ ọrụ na Nigeria.
Toluwanisings: Etu ndị ezinaụlọ, ndị enyi na ikwu na ibe si eru uju maka ọnwụ otiegwu a
Toluwanisings bụ onye a ma ama na-eti egwu ụka n'olu ndị Yoruba.
Ndị uweojii enyela iwu ka e mee ezigbo nnyocha banyere ogbugbu 'Don Cross' na Delta state
Erale gara njem ahụ dịka a nụchara akụkọ na e gburu otu nwaokoroọbịa a maara nke ọma dịka Don Cross, tinyekwara mwakpo a na-eme ndị ndu obodo nakwa mbibi ngwongwo na akụnaụba.
Nigeria na-atụle iwepụta iwu ga-ewepụ ntaramahụhụ maka mmadụ gbara mbọ igbu onwe ya
Iwu ọhụrụ a kwuru na e nwereike ịta ndị nwara igbu onwe ha ahụhụ site n'ịtụ ha mkpọrọ, maọbụ iji usoro ndị ọzọ lekwasịrị anya n'inyocha, iziga ha ka ha nweta enyemaka ndị ọkachamara, ịgwọ ha, na ilekọta ndị gbanarịrị mbọ igbu onwe ha anya.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Ọktoba 15, 2026, Duration 3,12
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tọzde, Ọktoba 15, 2026.
Anti Immigration Protests South Africa: Nigeria agbarụọla ihu n'ogbugbu nwafọ mba ha ọzọ na Cape Town
Gọọmenti Nigeria akpọọla oku ka e nyochaa ogbugbu e gburu Odueze Chimezie na mba South Africa.
Gịnị mere Ụka katọlik nke Gboko Diocese ji mechie ụfọdụ ụlọụka, ụlọakwụkwọ na ụlọọgwụ ụka nwe?
Bishop nke ụka Katọliki na Gboko, Benue steeti bụ Most Rev, William Avenya, enyela iwu mechie ụfọdụ ụlọ ụka, ụlọ akwụkwọ nakwa ụlọ ọgwụ nke dayọsis ahụ nwere n' obodo Ihugh dị n'Okpuru Ọchịchị Vandekiya.
A chọpụtala na Pope nwere 'cancer' na ngụgụ ya - Vatican
Pope dị afọ iri asaa na otu (71) wara ahụ nke were nkeji iri itoolu (90) n'ụlọọgwụ Gemelli Hospital dị na Rome n'ụbochị Tuzde 13 Ọktoba 2026.
INEC akọwaala ihe o jiri wepụ aha ụfọdụ ndị na-azọ ọkwa gọvanọ na ndekọ ikpeazụ
Dịka ụlọọrụ na-ahụ maka ntuliaka na Nigeria bụ Inec ewepụtara aha ndị ga-azọ ọkwa gọvanọ na ntuliaka 2027.
Children in the military: America arụọla Nigeria aka dịka mba ebe a na-azụ ụmụaka ịbụ ndịagha
Gọọmenti mba America sị na aha Nigeria so na mba ndị a na-azụpụta ụmụaka ịbụ ndịagha nke afọ 2026.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.














































