Ị chọro ima afọ ole ị ga-adị n'ụwa?

Mgbe e biputara ya

Ka a na-ekwu na ndị nọ n'ụwa ugbua na-anọ ndụ karịa ndị gboo, jiri ihe njirimara a ka ị mara afọ ole ị ga-ebiru.

Na nkezi afọ ole a na-atụanya mmadụ ga-adị ndụ site n'ọmụmụ bụ 72 - ya bụ 70 nke nwoke na 75 nke nwaanyị. Mana, nke a na-agbanwe kwa ka ndụ na-aga. Iji maatụ, onye dị afọ 69 ga-atụ anya ibikwa afọ 17 ọzọ.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ọzọ ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ
Skip Vidio and continue reading

Vidio

  • Gọọmenti ọ chọrọ iji adire gbanwee uwe njirimara NYSC?
  • Etu m si malite udiri ejije m na-eme - Emma Nwanna
  • Adeniyi Adeyemi o hiwere ụlọọrụ gọọmenti adịgboroja?
  • Nwunye m abịaghị emume nkwa alụmdi m meere ya – Apama
  • Gọọmenti Naịjirịa chọrọ ịkwụsị nkewa JSS na SSS n'ụlọakwụkwọ sekọndịrị
  • Mgbanwe ọhụrụ gọọmenti webatara na NYSC
  • Foto nwatakịrị nwere Scoliosis
  • Foto Pastọ Jerry Eze
  • Prince Gozie Okeke bụ onye otiegwu ụka Kraịst a ma ama na Naịjirịa
  • Ihe mere ụlọikpe jiri kagbuo ndebanyeaha NDC dịka pati na Naịjirịa
  • Mama m na-egosipụta agwa ya dịka ihe mere eme - Nuel Iyke
  • Ndị gọvanọ ha ga-eji ndị uweojii steeti mee ihe masịrị ha?
  • Foto Slowdog oge ya na BBC Igbo na-enwe mkparịtaụka
  • Ọ na-atọ m ụtọ ma ndị mmadụ kpọọ m onye Igbo - Genoveva Umeh
  • Ihe anyị ma maka ihe gbara ka ogbunigwe na Mushin Legos steeti
  • Ụlọọrụ Gemini Untwined kwuru na a mụrụ Mercy na Goodness n’Ekiti steeti n’ọnwa Juun 2023. Ha kwuru na isi ha tapagidere nke mere ka ha abụọ jiri otu ọbụrụ dị ndụ.
  • Alex Ekubo
  • EFCC anwụchiela onye amụma maka igwu ndị ụka ya chandum n'Enugwu
  • Dieziani Allison Madueke
  • Ụlọikpe atụọla ihe ruru mmadụ 150 nga maka iyi ọha egwu

Akụkọ akachasị gụọ