Africa Eye: Etu ụfọdụ ndị ọrụ ahụike si erefusi ngwaọrụ covid ekwesiri inye na nkiti

Aha onyonyo, Africa Eye: Etu ụfọdụ ndị ọrụ ahụike si erefusi ngwaọrụ covid ekwesiri inye na nkiti
Mgbe e biputara ya

Onye ntakụkọ BBC wetere ụwa akụkọ etu ụfọdụ ndị ọrụ ahụike nọ na Ghana si erefusi ngwaọrụ covid-19 gọọmenti wetere ka enye ndị mmadụ na nkịtị na mba ahụ.

Ngwaọrụ ndị ahụ gụnyere mkpuchi ihu, mkpuchi imi nakwa PPE.

Ihe nkiri a gosiri ka o si nwude ha.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: