You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Okorocha kwuru na Buhari anaghị emegbu ndị Igbo
Mgbe e biputara ya
Okorocha kwuru sị n'oge na-abịa mgbe ọ ga-achị Naịjirịa.
O kwuru na maka nsọpụrụ o nwere n'ebe Muhammadu Buhari nọ, ọ bụrụ na ọ pụtaghị ịzọ ọchịchị, na ọ ga-apụta ịzọ ọchịchị n'afọ 2019.
Okorocha, "obodo ọbụla nwere ihe akpụrụ akpụ, ahụbeghi m ihe na-eme ka ihe a kpụrụ akpụ n'ala Imo steeti."