You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
'Ipob enweghi isi'
Mgbe e biputara ya
Onyeisi Imo steeti bụ Owelle Rochas Okorocha ekwuola na Ipob na Biafra abụghị otu ihe.
Ọ si ka ndị Igbo were akọ na uche soro ụzọ ziriezi maka ndọrọndọrọ ọchịchị.
Ọ sịkwa na ministiri nke na-elebaanya n'aṅụrị dị mkpa n'Imo steeti.