Lee ihe nkiri ndị ogbu bọọlụ Afrika na-eri aka azụ

Aha onyonyo, Akukọ ndị na-egbu bọọlụ riri aka azụ
Mgbe e biputara ya

Nyocha emere na ngalaba egwuregwu bọọlụ Afrịka gosipụtara ihe karịrị ndị ogbu bọọlụ 100 na-eri aka azụ tupu ha gbuo asọmpị.