You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Onye odee akwụkwọ ndi otu CAN awụọla
Mgbe e biputara ya
Onye bụ ode akwụkwọ ndị otu Christian Association of Nigeria (CAN) bụ Musa Asake anwuola.
Amabeghị ihe gbụrụ ya, mana akụkọ anyi na eso na-akọwa na ọ nwụrụ n'ụtụtu tata n'Abuja.
Ọ rịara ọrịa, bụ ihe a na-ele anya bu ihe butere ọnwụ ya.
Ihe a bụ izuụka abụọ Maazị Asake nọ n'isi ndị CAN gara ngagharị iwe make ogbugbu ha na-ebo ndi Fulani na-achị ehi.
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị:
Musa Asake bụ onye Kaduna steetị, ma bụrụ onye ọnu na-eru n'okwu banyere ihe metụtara ndi uka na ndi ndida Kaduna steeti.
Akuko banyere ihe a ka na-abịa.