You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ihe ndị pụtara n'akwụkwọ Obasanjo degara Buhari
Mgbe e biputara ya
Dịka ọtụtụ ndị n'ekwenye na akwụkwọ a Obasanjo degara onyeisiala bụ Mohammadu Buhari na ọ bụ ihe ziri ezi, ụfọdụ ndị akatọla ya, kwuo na Obasanjo bụ onye ama ama n'idegara ndị isiala akwụkwọ.
Ugbua ka anyị were ohere a nyocha ihe ndị pụtara ihe na akwụkwọ a nke Obasanjo zigara onyeisiala Buhari nke ọkpọrọ igwu dịna emeghị nkeọma Gọọmenti etiti,
- Oke agụụ na ụbịam
- Enweghị nchekwa/nsogbu ndị ọchị ehi
- Ahazịghị akụnaụba nke ọma
- Mgbahapụ ọrụ dịrị mmadụ
- Ikpuchi ihe ọjọọ
- Enweghị ọganihụ na olile anya
- Enweghị nchịkọta obodo
- Ịkpa oke agbụrụ