Emmanuel Macron na Lagos: Onyeisiala mba France sụrụ Pidgin

Mgbe e biputara ya

Onyeisiala mba Frans bụ Emmanuel Macron gbalịrị ka ọ sụọ asụsụ pidgin na Legos ebe ọ bịara njem ọrụ.