You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ọnụụzọ ụgbọelu DANA fekapụrụ n'Abuja
Mgbe e biputara ya
Ndị nọ n'ime ụgbọelu ahụ kwuru sị na ọnụụzọ ya fekapụrụ mana ndị DANA kwuru na ọ bụ asị, na ọdịrị ihe a enweghị ike ime.