Anambra Governorship Manifesto: Nkwa ndị na-azọ ọkwa gọvanọ na-ekwe ndi Anambra

Mgbe e biputara ya

Nkwa ụfọdụ ndị na-adọ ndọrọndọrọ ọkwa gọvanọ Anambara Steeti kwere ndị Anambara.

Ọtụtụ ndị ndọrọndọrọ pụtara kwuo ebe ha ga-esi rụọrọ ndị Anambara ọrụ ma ha nwete ọchịchị.