Kola nut: Etu e si akwanyere ọjị ugwu n'ala Igbo

Mgbe e biputara ya

Ị ma etu e si awa ọjị n'ala Igbo?

Ị ma etu e si akwanyere ọjị ugwu n'ala Igbo?

Akụkọ a ga-edo gị anya gbasara omenala iji ọjị anabata ọbịa n'ala Igbo.

Kirie ya n'uju ebe a: