You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
'Etu nwa anyị nwaanyị si bilie n'ọnwụ'
Mgbe e biputara ya
Nwa bụ ngozi Chineke na-enye ezinaụlọ ọbụla mana ọ dịka ọmụmụ Osinachi achọrọ ịghọrọ ekike ọjọọ.
Nke ahụ bidoro mgbe a mụrụ nwa ahụ mgbe ọ fọrọ ọnwa anọ tupu ọ nozue n'ime afọ.
Lee ihe onyonyo a ka ị hụ etu ihe siri tụgharịala ezinaụlọ John Uwakwe nakwa ihe mere nwa ha nwaanyị n'ikpeazụ.
Ọrụ a si n'aka Jessica Nwankwo.
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị