Biafra war: Ụbọchị Julaị 6 emeela ya afọ 53 agha Biafra suru

Mgbe e biputara ya

O ruola afọ 50, a lụrụ agha Biafra, mana ihe kpatara ya ka na-eme.

Mana ndị hụrụ agha ahụ gwara BBC Igbo, ọzọ emela.