Robert Mugabe: Zimbabwe eferela nwa amadi a aka

Mgbe e biputara ya

Gọọmentị nakwa ndị Zimbabwe pụtara n'igwe iji kwanyere aka chịburu ha bụ Robert Mugabe ugwu ikpeazụ ya na Harare.