You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
South Africa Xenophobia: Ndị Naịjirịa bi na South Africa ekeela nkwụcha
Mgbe e biputara ya
Ikechukwu Samson bụ onye Naịjirịa bi na mba Saụt Afrịka ekwuola na ihe ha ji anya ha ahụ na mba ahụ abụghị ihe ga-achụ ha ọsọ.
Samson gwara BBC Igbo na mwakpo ndị Saụt Afrịka na-eme rutere ndị mba ọzọ, mana ọ bụ ndị Naịjirịa ka ọ kacha metụta.