Anambara steeti eduola ọkaikpe ukwu nwaanyị mbụ ha n'iyi ọrụ

Mgbe e biputara ya

Anambara steeti enwetala nwaanyị mbụ bụ ọkaikpe ukwu na steeti ahụ ụbọchị Fraide.