Nigeria Elections 2019: 'Anyị na-akwado ntuliaka'

Mgbe e biputara ya

Ọtụtụ ndị mmadụ gwara BBC Igbo na ha dị njikere ime ntuliaka ọkwa onyeisiala echi bụ Satode.