Child brides: Ọghọm dị na erughị eru alụ di

Mgbe e biputara ya

Dọkịta Ahụike ụmụnwaanyị bụ (Sr) Paschalina Ezechukwu gwara BBC Igbo na ọghọm dị na nwada nwata ịlụ di dị ọtụtụ.