You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Obodo Ndigbo na Fulani bi
Mgbe e biputara ya
Igwe ndị Akwuke akọwaala ka ha na ndị na-achị ehi bi, ha enwebeghị nsogbu ọbula.
O nyekwara ndụmọdụ gbasara etu ndị mmadụ na ndị na-achị ehi ga-eji e bikọ ọnụ n'udo.