You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ntuliaka 2019: Ndị mmadụ ekwuola obi ha gbasara Buhari
Mgbe e biputara ya
Otụtụ ụmụafọ Naịjirịa atụnyela uche ha n'okwu onyeisiala Mohammadu Buhari gbasara ịzọ ọkwa ọchịchị n'afọ 2019.
Mgbe BBC Igbo gbara ọtụtụ ndị mmadụ ajụjụ ọnụ banyere atụmatụ onyeisiala ị lọghachị n'afọ 2019, ha kọwara otu o si dị ha n'obi.
Kirie ihe ha kwuru ebe a;