You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ịsụ asụsụ igbo bara nnukwu uru
Mgbe e biputara ya
Ụnyaahụ bụ ụbọchị ụwa niile ji echeta asụsụ nne ji mụ onye nke ndị bekee na-akpọ "World Language Day".
Ka ụwa niile na-eme nke a,onye ọkammụta n'asụsụ Igbo bụ Chigozie Nnabụihe kọwapụtara uru ọ bara isụ asụsụ Igbo.
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: