You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ọgwu jị ahụrụ enyocha ahụ mmadụ apụtaala
Mgbe e biputara ya
Ndị dibia bekee nke ala Australia eweputala ọgwụ ọhụrụ na-eji ahụrụ enyocha ahụ mmadụ.
Ha na-ekwe nkwa na ọgwụ nke a ga-egosi ndị dọkịnta ọrịa dị iche iche na ngbịrị afọ mmadụ.